JENỤWARỊ 29, 2021
AKỤKỌ SI MBA DỊ ICHE ICHE
Akụkọ Si n’Aka Òtù Na-achị Isi Maka Afọ 2021—Agba nke 1
Na vidio a, onye so n’Òtù Na-achị Isi kọrọ akụkọ ndị na-agba ume na-egosi otú Jehova si agọzi mbọ anyị na-agba ikwusa ozi ọma n’agbanyeghị nsogbu ndị ọrịa koronavaịrọs kpatara.