DESEMBA 17, 2021
AKỤKỌ SI MBA DỊ ICHE ICHE
Akụkọ Si n’Aka Òtù Na-achị Isi Maka Afọ 2021—Agba nke 10
Onye so n’Òtù Na-achị Isi kọọrọ anyị otú ihe si kwụrụ n’ihe gbasara ọrịa koronavaịrọs. Ọ kọkwaara anyị otú ụmụnna anyị si eji oge ha eme ihe bara ezigbo uru n’oge a ọrịa koronavaịrọs na-apịa ụwa ụtarị.