EPREL 16, 2021
AKỤKỌ SI MBA DỊ ICHE ICHE
Akụkọ Si n’Aka Òtù Na-achị Isi Maka Afọ 2021—Agba nke 3
Na vidio a, otu onye so n’Òtù Na-achị Isi kọwara otú anyị si eme ka “ọkpọ” anyị na-akụ n’ihe gbasara ozi ọma anyị na-ezi n’oge ọrịa koronavaịrọs a ghara ịbụ ikuku ka anyị na-akụ ya. E nwekwara ndị a gbara ajụjụ ọnụ na vidio a. Ihe ha kwuru ga-agba gị ume.