Gaa n'Isiokwu

MEE 21, 2021
AKỤKỌ SI MBA DỊ ICHE ICHE

Akụkọ Si n’Aka Òtù Na-achị Isi Maka Afọ 2021—Agba nke 4

Akụkọ Si n’Aka Òtù Na-achị Isi Maka Afọ 2021—Agba nke 4

Na vidio a, otu onye so n’Òtù Na-achị Isi kọwara ihe na-enyere Ndịàmà Jehova aka ‘imeri’ nsogbu dị iche iche ha na-enwe n’oge a. Ọ kọkwaara anyị ihe ụfọdụ gbara anyị ume.