JUN 18, 2021
AKỤKỌ SI MBA DỊ ICHE ICHE
Akụkọ Si n’Aka Òtù Na-achị Isi Maka Afọ 2021—Agba nke 5
Na vidio a, otu onye so n’Òtù Na-achị Isi gbara ezinụlọ dị iche iche ume ka ha nọgide na-efe Jehova n’oge ọrịa ọjọọ a. Ụfọdụ ndị nne na nna kwukwara ihe ha na-eme ka ụmụ ha na Jehova nọgide na-adị ná mma.