JULAỊ 16, 2021
AKỤKỌ SI MBA DỊ ICHE ICHE
Akụkọ Si n’Aka Òtù Na-achị Isi Maka Afọ 2021—Agba nke 6
Na vidio a, otu onye so n’Òtù Na-achị Isi mere ka obi sie ndị agadi ike na Jehova hụrụ ha n’anya nakwa na ọ ga na-akwado ha. Ị ga-amatakwa otú ihe si kwụrụ n’ihe gbasara ụlọ ndị nzukọ Jehova na-arụ n’oge a e nwere ọrịa koronavaịrọs.