Gaa n'Isiokwu

EPREL 22, 2022
AKỤKỌ SI MBA DỊ ICHE ICHE

Akụkọ Si n’Aka Òtù Na-achị Isi Maka Afọ 2022—Agba nke 3

Akụkọ Si n’Aka Òtù Na-achị Isi Maka Afọ 2022—Agba nke 3

Na vidio a, onye so n’Òtù Na-achị Isi kwuru gbasara ịmaliteghachi ịga ọmụmụ ihe n’Ụlọ Nzukọ Alaeze anyị. O kwukwara ihe ndị ga-enyere anyị aka ka anyị ghara ịna-echegbukarị onwe anyị maka agha a na-alụ n’Ebe Ọwụwa Anyanwụ Yurop.