JUN 3, 2022
AKỤKỌ SI MBA DỊ ICHE ICHE
Akụkọ Si n’Aka Òtù Na-achị Isi Maka Afọ 2022—Agba nke 4
Na vidio a, onye so n’Òtù Na-achị Isi kọrọ ihe ndị meere ụmụnna anyị n’Ebe Ọwụwa Anyanwụ Yurop. E gosikwara ajụjụ ọnụ a gbara ụfọdụ ụmụnna anyị. Ọ ga-enyere anyị aka iji ọṅụ na-edi nsogbu ndị na-abịara anyị.