MACH 13, 2023
AKỤKỌ SI MBA DỊ ICHE ICHE
Akụkọ Si n’Aka Òtù Na-achị Isi Maka Afọ 2023—Agba nke 2
Na vidio a, onye so n’Òtù Na-achị Isi ga-agwa anyị banyere ụmụnna anyị nọ na Tọkiye. Ọ ga-agbakwa ụmụnna abụọ so n’Òtù Na-achị Isi ajụjụ ọnụ ga-agba anyị ume.