EPREL 17, 2023
AKỤKỌ SI MBA DỊ ICHE ICHE
Akụkọ Si n’Aka Òtù Na-achị Isi Maka Afọ 2023—Agba nke 3
Na vidio a, otu onye so n’Òtù Na-achị Isi ga-akọrọ anyị otú ụmụnna anyị ndị nwoke na ndị nwaanyị nọ na Jamanị, ebe Ọwụwa Anyanwụ Afrịka nakwa na Bahamas si mee Jehova ebe mgbaba ha.