EPREL 8, 2020
AKỤKỌ SI MBA DỊ ICHE ICHE
Akụkọ Si n’Aka Òtù Na-achị Isi maka Afọ 2020—Agba nke 2
Na vidio a, onye so n’Òtù Na-achị Isi kwuru ihe ndị si na Baịbụl ga-agba anyị ume. Otu nwanna si Kanada na otu nwanna si Filipinz kọkwara akụkọ ndị na-agba ume.