MEE 15, 2020
AKỤKỌ SI MBA DỊ ICHE ICHE
Akụkọ Si n’Aka Òtù Na-achị Isi maka Afọ 2020—Agba nke 3
Otu onye so n’Òtù Na-achị Isi kwuru okwu na-agba ume nke si na Baịbụl, ụmụnna abụọ si Heiti na Kongo (Kinshasa) akọọkwa ihe ndị na-agba ume mere ná mba ha.