JULAỊ 24, 2020
AKỤKỌ SI MBA DỊ ICHE ICHE
Akụkọ Si n’Aka Òtù Na-achị Isi maka Afọ 2020—Agba nke 5
Otu onye so n’Òtù Na-achị Isi si n’Akwụkwọ Nsọ kọọrọ anyị ihe ndị ga-agba anyị ume. Ụmụnna anyị ndị nwoke na ndị nwaanyị nọ n’Angola, Mozambik na Rọshịa kọkwara ihe ndị ga-eme ka okwukwe anyị sikwuo ike.