Gaa n'Isiokwu

IHE NDỊ E JI AMỤ BAỊBỤL

A Gwọọ Onye Ekpenta!

Mụta ihe n’akụkọ Baịbụl kọrọ gbasara otú nwa agbọghọ onye Izrel si mee ka a gwọọ onye isi agha ndị Asiria. Danloduo ihe a, gụọkwa akụkọ Baịbụl dị na ya. Ka ị na-agụ ya, were ya na ị nọ ebe ahụ mgbe ihe ahụ ị na-agụ na-eme!