Gaa n'Isiokwu

IHE NDỊ E JI AMỤ BAỊBỤL

Enwela Oké Ọchịchọ!

Inwe oké ọchịchọ adịghị mma. Mụta ihe mere ọ dịghị mma n’akụkọ Devid, Absalọm, na Joab. Danloduo ihe a, gụọkwa akụkọ Baịbụl dị na ya. Ka ị na-agụ ya, were ya na ị nọ ebe ahụ mgbe ihe ahụ ị na-agụ na-eme!