Gaa n'Isiokwu

IHE NDỊ E JI AMỤ BAỊBỤL

E Nyere Mozis Ọrụ Pụrụ Iche

Mụta otú i nwere ike isi rụọrọ Jehova ọrụ n’agbanyeghị na ị gaghị emetacha ihe niile. Danloduo ihe a, gụọkwa akụkọ Baịbụl dị na ya. Ka ị na-agụ ya, were ya na ị nọ ebe ahụ mgbe ihe ahụ ị na-agụ na-eme!