Gaa n'Isiokwu

IHE NDỊ E JI AMỤ BAỊBỤL

Ihe Anyị Ga-amụta Gbasara Ebere Chineke

Mụta ihe n’ihe mere Jona. Danloduo ihe a, gụọkwa akụkọ Baịbụl dị na ya. Ka ị na-agụ ya, were ya na ị nọ ebe ahụ mgbe ihe ahụ ị na-agụ na-eme!