Gaa n'Isiokwu

IHE NDỊ E JI AMỤ BAỊBỤL

Chineke Anaghị Ele Mmadụ Anya n’Ihu

Gụọ akụkọ Pita na Kọnịliọs, ka ị ghọta ihe akụkọ ha na-akụziri anyị gbasara Jehova Chineke anyị. Danloduo ihe a, gụọkwa akụkọ Baịbụl dị na ya. Ka ị na-agụ ya, were ya na ị nọ ebe ahụ mgbe ihe ahụ ị na-agụ na-eme!