Ihe E Ji Mara Gị
Ònye ka ị bụ? Olee ihe ndị i ji kpọrọ ihe? Ịmata ihe ndị a banyere onwe gị ga-enyere gị aka iji aka gị na-ekpebi ihe ndị ị ga-eji ndụ gị na-eme kama ịhapụ ka ọ bụrụ ndị ọzọ ga na-agwa gị ihe ị ga-eme.
My Character
Olee Ụdị Onye M Bụ?
Ịmata ihe ndị ị ga-emeli, ihe ndị ị na-anaghị emeta na ihe ndị ị chọrọ ime ga-enyere gị aka ma e nyewe gị nsogbu ka i mee ihe ọjọọ.
Ònye Ka M Bụ?
Ịmata azịza ajụjụ a ga-enyere gị aka imeri nsogbu ndị na-abịara gị.
Gịnị Mere O Ji Dị́ Mma Ịna-akwụwa Aka Ọtọ?
Ọ̀ bụ na ihe anaghị agaziiri ndị na-anaghị akwụwa aka ọtọ?
Ị̀ Na-akwụwa Aka Ọtọ?
Jiri ajụjụ atọ a chọpụta ma ị̀ na-akwụwa aka ọtọ.
Àbụ M A Kwaa A Kwụrụ?
Ebe ọ bụ na a naghị agbata nsogbu ụwa n’ọsọ, ọ dị mkpa na ị ga-amụta ịbụ a kwaa a kwụrụ, ụdị nsogbu ọ sọkwara ya bịara gị, ma ọ̀ dị nnukwu ma ọ̀ dị obere.
Ihe Ị Ga-eme ma Ihe Gbanweere Gị
Ihe nwere ike ịgbanwere onye ọ bụla n’ime anyị. Gụọ isiokwu a ka ị hụ ihe nyeere ụfọdụ ndị aka mgbe ihe gbanweere ha.
Ihe Ị Ga-eme ma A Dụọ Gị Ọdụ
Olee otú mba a baara gị ya ewee gị iwe nwere ike isi baara gị uru?
Mmadụ Ịna-agba Mbọ Ka A Mara Ya Amara n’Ịntanet Ọ̀ Bara Uru?
Ụfọdụ ndị na-eme ihe nwere ike ịta isi ha naanị ka ha nwee ọtụtụ ndị na-achọ ịhụ ihe ndị ha na-etinye n’Ịntanet ma ọ bụ ọtụtụ ndị ihe ha tinyere na-amasị. Ịbụ onye a ma ama n’Ịntanet ò ruru ịgbara ụdị mbọ a?
Otú Ị Ga-esi Merie Nsogbu Ndị Ọgbọ Gị Na-enye Gị
Ndị ọgbọ anyị nwere ike ime ka anyị mewe ihe na-adịghị mma. Gịnị ka i kwesịrị ịma banyere ya, olee otú ị ga-esi merie ya?
Olee Ihe M Ga-eme Ka Ndị Ọgbọ M Ghara Ịnwata M Ime Ihe Na-adịghị Mma?
Chọpụta otú ihe Baịbụl kwuru ga-esi nyere gị aka.
Ekwela Ka Ndị Ọgbọ Gị Rafuo Gị
E nwere ihe anọ ga-enyere gị aka ịna-ekpebi ihe n’onwe gị kama ịna-eme ihe naanị maka na ndị ọgbọ gị sị gị mee ya.
Kwụsie Ike n’Ihe Ị Ma Bụ́ Eziokwu!
Chọpụta ihe nyeere Jeremaya aka ịdọ ndị Juda aka ná ntị.
My Actions
Gịnị Mere M Ga-eji Na-emere Ndị Ọzọ Ihe Ọma?
E nwere ụzọ abụọ imere ndị ọzọ ihe ọma ga-esi baara gị uru. Olee ụzọ abụọ ọ bụ?
Olee Ihe M Kwesịrị Ime Ma M Mejọọ Ihe?
Onye ọ bụla na-emejọ ihe, ma ọ bụghị onye ọ bụla na-esi n’ihe o mejọrọ mụta ihe.
Olee Otú M Ga-esi Na-emeri Ọnwụnwa?
Chọpụta ihe atọ dị mkpa ga-enyere gị aka ka ị ghara ime ihe ọjọọ nwere ike ịgụ gị agụụ.
Otú Ị Ga-esi Na-ezere Ọnwụnwa
Onye ọ bụla kwesịrị ịna-ezere ọnwụnwa. Gụọ ihe isii ga-enyere gị aka ịma otú ị ga-esi na-ezere ọnwụnwa.
My Appearance
Efe M Yi Ọ̀ Dị Mma?
Mụta otú ị ga-esi zere ihe atọ na-adịghị mma ndị mmadụ na-eme gbasara ejiji.
Ilerukwu Onwe Gị Anya
Akwụkwọ a e ji edetu ihe nwere ike inyere gị aka ịmata otú ị ga-esi na-eji ejiji dị́ mma.
Ihe Ndị Na-eto Eto Kwuru Gbasara Otú Mmadụ Dị
Gịnị mere o ji esiri ndị na-eto eto ike ịnabata otú ahụ́ ha dị? Gịnị ga-enyere ha aka?
Gịnị Mere M Ji Echegbu Onwe M Maka Otú M Dị?
Mụta otú ị ga-esi na-ele ihe anya otú kwesịrị ekwesị.
Gịnị Mere Otú M Dị Ji Echu M Ụra?
Obi ọ̀ na-ajọ gị njọ ma i lee onwe gị n’enyo? Olee ihe ndị i nwere ike ime ka ị dịkwuo mma n’anya?
M̀ Kwesịrị Igbu Egbugbu n’Ahụ́?
Olee ihe ga-enyere gị aka ikpebi ihe dị mma ị ga-eme?
Chee Echiche Tupu I Gbuo Egbugbu n’Ahụ́
Mmadụ ide ihe dị́ na Baịbụl n’ahụ́ ya ọ̀ dị mma?