GỊNỊ KA BAỊBỤL NA-AKỤZI?
Baịbụl Bụ Akwụkwọ Si n’Aka Chineke (Nkebi nke 2)
Ihe a ga-enyere gị aka ịmụ Baịbụl si n’isi nke 2 n’akwụkwọ Gịnị Ka Baịbụl Na-akụziri Anyị?
Akwụkwọ a ga-enyere gị aka ịma uru Baịbụl bara na ihe gosiri na ihe ọ bụla Baịbụl kwuru na-emezu.