Gaa n'Isiokwu

GỊNỊ KA BAỊBỤL NA-AKỤZI?

Ebee Ka Ndị Nwụrụ Anwụ Gara? (Nkebi nke 2)

Ihe a ga-enyere gị aka ịmụ Baịbụl si n’isi nke 6 n’akwụkwọ Gịnị Ka Baịbụl Na-akụziri Anyị?

Gịnị mere Adam ji nwụọ? Chineke ò kere anyị ka anyị na-anwụ anwụ? Chọpụta ihe Baịbụl zara n’ajụjụ ndị a.