GỊNỊ KA BAỊBỤL NA-AKỤZI?
Ihe Mgbapụta Bụ Onyinye Kachanụ Chineke Nyere Anyị (Nkebi 2)
Ihe a ga-enyere gị aka ịmụ Baịbụl si n’isi nke 5 n’akwụkwọ Gịnị Ka Baịbụl Na-akụziri Anyị?
Chọpụta uru ihe mgbapụta nwere ike ịbara anyị na ihe anyị ga-eme iji gosi na obi dị anyị ụtọ maka ya.