GỊNỊ KA BAỊBỤL NA-AKỤZI? (IHE GA-ENYERE GỊ AKA)
Jiri Ndụ Kpọrọ Ihe (Nkebi nke 1)
Ihe a ga-enyere gị aka ịmụ Baịbụl si n’isi nke 13 n’akwụkwọ Gịnị Ka Baịbụl Na-akụziri Anyị?
Gịnị mere anyị ji kwesị iji ndụ kpọrọ ihe? Oleekwa otú anyị ga-esi egosi na anyị na-akwanyere ndụ anyị na nke ndị ọzọ ùgwù?