Gaa n'Isiokwu

GỊNỊ KA BAỊBỤL NA-AKỤZI? (IHE GA-ENYERE GỊ AKA)

Kpebie Ife Chineke Otú Ọ Chọrọ (Nkebi nke 1)

Ihe a ga-enyere gị aka ịmụ Baịbụl si n’isi nke 16 n’akwụkwọ Gịnị Ka Baịbụl Na-akụziri Anyị?

Chineke ọ̀ chọrọ ka e jiri ihe oyiyi na-efe ya ofufe? Gịnịkwanụ banyere ememme ụbọchị ọmụmụ na ememme okpukpe ndị ọzọ? Ka anyị lee ihe ndị e kwuru na Baịbụl.