Gaa n'Isiokwu

GỊNỊ KA BAỊBỤL NA-AKỤZI? (IHE GA-ENYERE GỊ AKA)

Ihe I Kwesịrị Ịma Gbasara Ndị Mmụọ Ozi na Ndị Mmụọ Ọjọọ (Nkebi nke 2)

Ihe a ga-enyere gị aka ịmụ Baịbụl si n’isi nke 10 n’akwụkwọ Gịnị Ka Baịbụl Na-akụziri Anyị?

Gịnị mere Jehova ji gwa anyị ka anyị ghara itinye aka n’ihe ọ bụla gbasara ndị mmụọ ọjọọ? Gịnị ka anyị ga-eme ka ndị mmụọ ọjọọ ghara iduhie anyị?