Gaa n'Isiokwu

GỊNỊ KA BAỊBỤL NA-AKỤZI?

Gịnị Mere Ndị Mmadụ Ji Atagbu Onwe Ha n’Ahụhụ? (Nkebi nke 1)

Ihe a ga-enyere gị aka ịmụ Baịbụl si n’isi nke 11 n’akwụkwọ Gịnị Ka Baịbụl Na-akụziri Anyị?

Mụta ihe Baịbụl na-akụzi gbasara onye e kwesịrị ịta ụta maka ahụhụ ndị mmadụ na-ata.