GỊNỊ KA BAỊBỤL NA-AKỤZI? (IHE GA-ENYERE GỊ AKA)
Gịnị Mere Ndị Mmadụ Ji Atagbu Onwe Ha n’Ahụhụ? (Nkebi nke 2)
Ihe a ga-enyere gị aka ịmụ Baịbụl si n’isi nke 11 n’akwụkwọ Gịnị Ka Baịbụl Na-akụziri Anyị?
Chọpụta ihe mere Chineke ji kwe ka ndị mmadụ na-ata ahụhụ nakwa otú o si egosi na Chineke ma ihe.