Gaa n'Isiokwu

GỊNỊ KA BAỊBỤL NA-AKỤZI? (IHE GA-ENYERE GỊ AKA)

Ọgwụgwụ Ụwa Ọ̀ Dịla Nso? (Nkebi nke 2)

Ihe a ga-enyere gị aka ịmụ Baịbụl si n’isi nke 15 n’akwụkwọ Gịnị Ka Baịbụl Na-akụziri Anyị?

È nwere ihe ọma Baịbụl kwuru ga na-eme “n’oge ikpeazụ”? Oleekwa ihe ọma ndị ga-eme ma oge ikpeazụ gachaa? Tụlee ihe Baịbụl kwuru.