GỊNỊ KA BAỊBỤL NA-AKỤZI?
Ezigbo Olileanya nke Dịịrị Ndị Ị Hụrụ n’Anya Nwụrụ Anwụ (Nkebi nke 1)
Ihe a ga-enyere gị aka ịmụ Baịbụl si n’isi nke 7 n’akwụkwọ Gịnị Ka Baịbụl Na-akụziri Anyị?
Chọpụta ma ọ̀ dị njọ mmadụ iruru onye nwụnahụrụ ya uju nakwa otú Chineke ga-esi mee ka iru uju kwụsị.