Nkà Ndị Ga-abara Gị Uru
Mụta banyere nkà ndị dị ezigbo mkpa na àgwà ndị ga-enyere gị aka ma i too, ndụ gị enweekwa isi.
Controlling Emotions
Ihe Ị Ga-eme Ka Obi Kwụsị Ịna-ajọ Gị Njọ ma Dịwazie Gị Mma
Gịnị ka ị ga-eme ma obi jọọ gị ezigbo njọ?
Olee Otú M Ga-esi Ghara Ịna-eche Ihe Na-adịghị Mma?
I mee ihe ndị e kwuru ebe a, ị ga-amụta otú ị ga-esi na-eche ihe ndị dị mma.
Otú Ị Ga-esi Jide Onwe Gị ma Iwe Bịa Gị
Ụzọ ihe ise ga-enyere gị aka ijide onwe gị ma iwe bịa gị. E si na Baịbụl nweta ha.
Gịnị Ka M Ga-eme Ka M Kwụsị Ịna-echegbu Onwe M?
E nwere ihe isii ga-enyere gị aka ka nchegbu baara gị uru kama ịghọrọ gị nsogbu.
Gịnị Ka M Ga-eme ma Nnukwu Nsogbu Bịara M?
Ndị na-eto eto kwuru ihe nyeere ha aka idi nsogbu bịaara ha.
Olee Otú M Ga-esi Na-emeri Ọnwụnwa?
Chọpụta ihe atọ dị mkpa ga-enyere gị aka ka ị ghara ime ihe ọjọọ nwere ike ịgụ gị agụụ.
Otú Ị Ga-esi Na-ezere Ọnwụnwa
Onye ọ bụla kwesịrị ịna-ezere ọnwụnwa. Gụọ ihe isii ga-enyere gị aka ịma otú ị ga-esi na-ezere ọnwụnwa.
Time and Money
E Nye Gị Ọrụ, Olee Otú Ị Ga-esi Rụwa Ya Ozugbo Kama Ịna-asị Mgbe E Mechara?
Chọpụta otú ị ga-esi akwụsị ịna-asị gị mechaa gị arụọ ọrụ e nyere gị.
Ihe Ndị Na-Eto Eto Kwuru Gbasara Ego
Lee vidio a ka ị mata otú ị ga-esi na-echekwa ego gị, na-emefu ya, nakwa otú i kwesịrị isi na-ele ego anya.
Personal Development
Olee Ihe M Kwesịrị Ime Ma M Mejọọ Ihe?
Onye ọ bụla na-emejọ ihe, ma ọ bụghị onye ọ bụla na-esi n’ihe o mejọrọ mụta ihe.
Ihe Ị Ga-eme Ma I Mejọọ Ihe
Akwụkwọ a ga-enyere gị aka ịma ihe ị ga-eme ma i mejọọ ihe.
Ihe Ị Ga-eme ma A Dụọ Gị Ọdụ
Olee otú mba a baara gị ya ewee gị iwe nwere ike isi baara gị uru?
Gịnị Mere O Ji Dị́ Mma Ịna-akwụwa Aka Ọtọ?
Ọ̀ bụ na ihe anaghị agaziiri ndị na-anaghị akwụwa aka ọtọ?
Ị̀ Na-akwụwa Aka Ọtọ?
Jiri ajụjụ atọ a chọpụta ma ị̀ na-akwụwa aka ọtọ.
Ihe Ị Ga-eme ma Ihe Gbanweere Gị
Ihe nwere ike ịgbanwere onye ọ bụla n’ime anyị. Gụọ isiokwu a ka ị hụ ihe nyeere ụfọdụ ndị aka mgbe ihe gbanweere ha.
Àbụ M A Kwaa A Kwụrụ?
Ebe ọ bụ na a naghị agbata nsogbu ụwa n’ọsọ, ọ dị mkpa na ị ga-amụta ịbụ a kwaa a kwụrụ, ụdị nsogbu ọ sọkwara ya bịara gị, ma ọ̀ dị nnukwu ma ọ̀ dị obere.
Olee Ihe M Ga-eme Ka Uche M Na-adị n’Otu Ihe?
Lee ebe atọ ekwentị na ihe ndị yiri ya nwere ike isi mee ka uche gị ghara ịdị n’ihe ị na-eme. Mụtakwa ihe ị ga-eme ka uche gị nwee ike ịna-adị n’otu ihe.
Gịnị Mere Ndị Mmadụ Ji Amụ Asụsụ Ọzọ?
Gịnị mere o ji esi ike? Oleekwa uru ọ bara?
Ihe Ndị Ga-enyere Gị Aka Ịmụta Asụsụ Ọzọ
Ị chọọ ịmụta asụsụ ọzọ, ị ga-ewepụta oge, tinye mgbalị, na-amụchi ya anya. Akwụkwọ a ga-enyere gị aka ịhazi otú ị ga-esi amụta asụsụ ọzọ.
Ihe Ị Ga-eme ma Ị Laghachi n’Ụlọ Unu
Ò nwetụla mgbe ị hapụrụ ụlọ gaa biri nke onwe gị ma ihe emechaa siwere gị ike? Ihe e kwuru n’isiokwu a ga-enyere gị aka.
Social Life
Olee Otú M Ga-esi Kwụsị Ịna-eme Ihere?
Ekwela ka imete ezigbo ndị enyi na ime ihe ndị ga-atọ gị ụtọ kwaa gị.
Gịnị Ka M Ga-eme ma Ọ Bụrụ na Ihe M Anaghị Amasị Ndị Ọzọ?
Ihe ka mụ mkpa ọ̀ bụ ịgbalị mewe ihe otú ndị ọzọ si eme ka m ghara ịdị iche, ka ọ̀ bụ ịnọ na-eme ihe otú m si eme?’
Olee Otú M Ga-esi Mụtakwuo Otú E Si Akparịta Ụka nke Ọma?
Ihe atọ ga-enyere gị aka ịmalite mkparịta ụka, kwurukwa ya na-aga.
Gịnị Mere M Ji Ekwukarị Ihe M Na-emecha Kwaara Mmakwaara?
Olee ndụmọdụ ga-enyere gị aka ịna-eche echiche tupu gị ekwuo okwu?
Gịnị Mere M Ga-eji Na-emere Ndị Ọzọ Ihe Ọma?
E nwere ụzọ abụọ imere ndị ọzọ ihe ọma ga-esi baara gị uru. Olee ụzọ abụọ ọ bụ?
Gịnị Ka M Ga-eme Ma A Chọwa M Okwu?
Ọtụtụ ndị a na-achọ okwu chere na e nweghị onye ga-enyere ha aka. Isiokwu a kọwara ihe i nwere ike ime ma mmadụ chọwa gị okwu.
Gịnị Ga-enyere M Aka Idi Okwu A Na-achọ M?
E nwere ike ị gaghị emeli ka a kwụsị ịchọ gị okwu, ma i nwere ike ikpebi ihe ị ga-eme ma a chọọ gị okwu.
Otú Ị Ga-esi Emeri Onye Na-achọ Gị Okwu n’Emetụghị Ya Aka
Lee ihe mere ndị mmadụ ji achọ okwu na ihe ị ga-eme ma a chọọ gị okwu.