Gaa n'Isiokwu

KAADỊ AKỤKỌ BAỊBỤL

Manoa

Danloduo kaadị akụkọ Baịbụl a ma were ya mụọ banyere Manoa, bụ́ nna otu n’ime ụmụ nwoke kacha ike dịtụrụla ndụ n’ụwa. Bipụta ya, chakapụta ya, pịajie ya abụọ, ma dowe ya.