Gaa n'Isiokwu

KAADỊ AKỤKỌ BAỊBỤL

Neomi

Danloduo kaadị akụkọ a dị na Baịbụl ma mụta gbasara Neomi, bụ́ onye nyeere nwunye nwa ya Rut aka. Bipụta akụkọ a, chakapụta ya, pịajie ya abụọ, ma dozie ya.