Gaa n'Isiokwu

KAADỊ AKỤKỌ BAỊBỤL

Rehab

Danloduo kaadị akụkọ Baịbụl a ka ị mụta banyere Rehab. O ji obi ike zoo ndị Izrel abụọ bịara iledo Jeriko. Bipụta ya, chakapụta ya, pịajie ya abụọ, ma dowe ya.