Abụ nke 93—Gọzie Nzukọ Anyị
Gịnị mere Jehova ji chọọ ka anyị na-ezukọta ọnụ?
Isiokwu A Nwekwara Ike Ịmasị Gị
IHE Ị GA-EME NA KATUUN BURU ENYI JEHOVA
Gbalịa Bute Ihe E Dere n’Abụ Ọma 133:1 n’Isi
Mgbe anyị bịara ọmụmụ ihe, Jehova na-agọzi anyị, mee ka anyị nwee udo ma dịrị n’otu.
VIDIO
Mụta Ihe n’Aka Ndị Enyi Jehova
Mụta ihe n’aka ndị dị iche iche Baịbụl kọrọ akụkọ ha, ndị bụ́ ndị enyi Jehova.
IHE BAỊBỤL NA-AKỤZI
Ihe Ndị E Ji Akụziri Ụmụaka Baịbụl
Iji ihe ndị e ji egwu egwu, isiokwu ndị si na Baịbụl, na kaadị ndị a kọrọ akụkọ ha na Baịbụl bụ ihe ndị na-aba uru iji kụziere ụmụaka Baịbụl.