Ihe Ị Ga-eji Na-ahụwa Ebe Ị Gụruru n’Akwụkwọ Gị Ama
Chakapụta ihe a e ji ahụwa ebe mmadụ gụruru n’akwụkwọ ya ama. Foto nke ọ bụla nwere ihe ọ na-akụzi.
Isiokwu A Nwekwara Ike Ịmasị Gị
BỤRỤ ENYI JEHOVA
Na-ekpe Ekpere Mgbe Niile
Were katuun a tinye na kọmputa gị ma ọ bụ n’ekwentị gị. Ọ na-akụziri ụmụaka mgbe ha nwere ike ikpegara Jehova ekpere na ebe ha nwere ike ịnọ kpee ya.
BỤRỤ ENYI JEHOVA
Izu Ohi Adịghị Mma
Olee otú Chineke si ele izu ohi anya? Gụọ Ọpụpụ 20:15. Lee katuun a ka ị matakwuo ihe mere izu ohi adịghị mma.
BỤRỤ ENYI JEHOVA
Ka Anyị Gaa Ozi Ọma
Sọpụrụchi ò wetala ihe niile o kwesịrị iji gaa ozi ọma? Lee katuun a ka i soro Sọpụrụchi jikere ozi ọma.
BỤRỤ ENYI JEHOVA
Na-asị Biko na I Meela
Kelechi achọpụtala na ịsị biko na i meela na-aba ezigbo uru.
BỤRỤ ENYI JEHOVA
Inye Ihe Na-eme Obi Ụtọ
E nwere ọtụtụ ihe i nwere ike inye ndị ọzọ. Ò nwere ndị nke i chetara?