Na-echeta Ndị Nọ́ n’Ozi Oge Niile
Olee ụzọ dị iche iche anyị nwere ike isi nye Jehova ihe kacha mma anyị nwere? Olee ihe ndị i nwere ike ime iji nyere ndị nọ́ n’ozi oge niile aka?
Isiokwu A Nwekwara Ike Ịmasị Gị
BỤRỤ ENYI JEHOVA
‘Detụ Jehova Ire, Hụ na Ọ Dị Mma’ (Abụ nke 80)
Mụọ abụ a ma bụọrọ ya onye nọ n’ozi oge niile.
IHE BAỊBỤL NA-AKỤZI
Ihe Ndị E Ji Akụziri Ụmụaka Baịbụl
Iji ihe ndị e ji egwu egwu, isiokwu ndị si na Baịbụl, na kaadị ndị a kọrọ akụkọ ha na Baịbụl bụ ihe ndị na-aba uru iji kụziere ụmụaka Baịbụl.