Oge Eruola Ka Kelechi na Sọpụrụchi Jikere Ozi Ọma
Nyere Kelechi na Sọpụrụchi aka ka ha jikere ozi ọma. Danloduo ihe a ị ga-eme.
Isiokwu A Nwekwara Ike Ịmasị Gị
BỤRỤ ENYI JEHOVA
Ka Anyị Gaa Ozi Ọma
Sọpụrụchi ò wetala ihe niile o kwesịrị iji gaa ozi ọma? Lee katuun a ka i soro Sọpụrụchi jikere ozi ọma.
IHE Ị GA-EME NA KATUUN BURU ENYI JEHOVA
Rụọ Akpa Ozi Ọma Gị
Olee ihe ndị i kwesịrị iji aga ozi ọma? Ihe a ị ga-eme ga-enyere gị aka ịma ihe ndị i kwesịrị iji aga ozi ọma.
IHE BAỊBỤL NA-AKỤZI
Ihe Ndị E Ji Akụziri Ụmụaka Baịbụl
Iji ihe ndị e ji egwu egwu, isiokwu ndị si na Baịbụl, na kaadị ndị a kọrọ akụkọ ha na Baịbụl bụ ihe ndị na-aba uru iji kụziere ụmụaka Baịbụl.