Rụọ Akpa Ozi Ọma Gị
Danloduo ihe a ị ga-eme, lee katuun a na-akpọ “Ka Anyị Gaa Ozi Ọma,” jirizie ihe a rụọ akpa ozi ọma gị.
Isiokwu A Nwekwara Ike Ịmasị Gị
BỤRỤ ENYI JEHOVA
Ka Anyị Gaa Ozi Ọma
Sọpụrụchi ò wetala ihe niile o kwesịrị iji gaa ozi ọma? Lee katuun a ka i soro Sọpụrụchi jikere ozi ọma.
IHE Ị GA-EME NA KATUUN BURU ENYI JEHOVA
Oge eruola ka Kelechi na Sọpụrụchi jikere ozi ọma
Ì nwere ike ịhọtara Kelechi na Sọpụrụchi efe ha kwesịrị iyi aga ozi ọma?
IHE BAỊBỤL NA-AKỤZI
Ihe Ndị E Ji Akụziri Ụmụaka Baịbụl
Iji ihe ndị e ji egwu egwu, isiokwu ndị si na Baịbụl, na kaadị ndị a kọrọ akụkọ ha na Baịbụl bụ ihe ndị na-aba uru iji kụziere ụmụaka Baịbụl.