Gaa n'Isiokwu

FOTO E JI AKỤZI IHE

Jekọb, Isọ, na Ofe

Danloduo foto a, bipụta ya, ma tee ya kreyọn. Ọ ga-enyere gị aka ịma gbasara Jekọb na Isọ. Ha bụ ejima. Ihe anaghịkwa adabachara ha.