Ihe Anyị Ga-eji Ihe Ị Gwara Anyị Gbasara Onwe Gị Eme
Iwu Zuru Ụwa Ọnụ Banyere Ihe A Ga-eji Ihe Mmadụ Kwuru Gbasara Onwe Ya Mee
Iwu Zuru Ụwa Ọnụ Ndịàmà Jehova Na-eso Ma A Bịa n’Ihe Mmadụ Gwara Ha Gbasara Onwe Ya
Iwu Zuru Ụwa Ọnụ Gbasara Ihe Ndị Bekee Na-akpọ Cookies na Ihe Ndị Yiri Ya
E wezụga iwu zuru ụwa ọnụ anyị na-eso, anyị lebawa anya n’ihe nwanna anyị gwara anyị gbasara onwe ya, anyị na-esokwa iwu obodo nwanna ahụ nọ na ya. Iwu ndị ahụ dị n’ebe e dere Ihe Anyị Ga-eji Ihe Ị Gwara Anyị Gbasara Onwe Gị Eme. Họrọ mba nke ọ bụla ị chọrọ ka ị matakwuo banyere iwu mba ahụ.