“Jehova Mere Ka Ha Ṅụrịa Ọṅụ”
Lee vidio a ka ị hụ otú Zerọbabel, nnukwu onye nchụàjà bụ́ Jọshụa, na ndị Izrel ndị ọzọ si Babịlọn lọta si gosi na ha nwere okwukwe na obi ike n’agbanyeghị na ndị iro ha na-emegide ha. Okwukwe na obi ike ha nwere mere ka ha nọgide na-enwe ọṅụ. Vidio a si n’akwụkwọ Ezra 1:1-6; 3:1-6, 10-13; 4:1-7, 11-16; 5:3-5; 6:6-12, 22; Hagaị 1:2-11; 2:3-9; Zekaraya 1:12-16; 2:7-9; 3:1, 2; 4:6, 7.