Jehova Na-anapụta Ndị Ya
N’Ọpụpụ isi nke atọ ruo na nke iri na ise, a kọrọ otú Chineke si mee ka Oké Osimiri Uhie kewaa abụọ iji napụta ndị ya. Ihe a gosiri na Chineke ga-anapụta gị ma ọ bụrụ na ị tụkwasị ya obi ma na-atachi obi.
O si n’Ọpụpụ 3:1-22; 4:1-9; 5:1-9; 6:1-8; 7:1-7; 14:5-10, 13-31; 15:1-21.