“Ònye Dịnyeere Jehova?”
E nwere ihe dị iche ná mmadụ ịchọ ịna-erubere Chineke isi, ikwu na ya na-erubere ya isi na ịnọgide na-erubere ya isi n’eziokwu. Ihe a kọrọ n’akwụkwọ Ọpụpụ isi nke 20, 24, 32, nakwa nke 34 gosiri na ihe a bụ eziokwu.
Akụkọ a si n’Ọpụpụ 20:1-7; 24:3-18; 32:1-35; 34:1-14.