Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Gee Ntị Ka Ị Nụ Mgbe A Ga-aza Ajụjụ Ndị A

Gee Ntị Ka Ị Nụ Mgbe A Ga-aza Ajụjụ Ndị A
  1. 1. Olee otú anyị nwere ike isi mata ndị udo? (Luk 10:6)

  2. 2. Olee otú anyị nwere ike isi nyere ndị udo aka ịbụ ndị enyi Chineke? (Mat. 10:11)

  3. 3. Olee otú Onyeisi Udo si enyere anyị aka ịchọta ndị udo? (Aịza. 9:6, 7; Mat. 28:20)

  4. 4. Olee otú anyị ga-esi egosi na anyị bụ ndị udo? (Ọma 11:5; 2 Tim. 2:24; Jems 3:17, 18)

  5. 5. Olee otú ndị udo si enyere ibe ha aka? (2 Kọr. 6:13)

  6. 6. Olee otú anyị ga-esi ‘na-eme ihe ọma ka anyị merie ihe ọjọọ’? (Rom 12:2, 6, 10, 18)

© 2022 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania

CA-brpgm23-IB