Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Ndị Udo

Ndị Udo

LUK 10:6

Ụtụtụ

  • 9:40 Abụ Olu Ụtọ

  • 9:50 Abụ nke 58 na Ekpere

  • 10:00 Ndị Udo, Ùnu Abịala?

  • 10:15 Akwụsịla Ịchọ Ndị Udo

  • 10:30 Kwe Ka Onyeisi Udo Nyere Gị Aka Ịchọta Ndị Udo

  • 10:55 Abụ nke 103 na Ịma Ọkwa

  • 11:05 Ndị Udo Anaghị Amụ Otú E Si Alụ Agha

  • 11:35 Okwu Baptizim

  • 12:05 Abụ nke 79

Ehihie

  • 1:20 Abụ Olu Ụtọ

  • 1:30 Abụ nke 76

  • 1:35 Ajụjụ Ọnụ

  • 1:45 Ọmụmụ Ihe Ụlọ Nche

  • 2:15 Okwu mmadụ atọ ga-ekwu: Ndị Udo Na-enyere Ibe Ha Aka

    • • “Jirinụ Obi Unu Niile Hụ Anyị n’Anya”

    • • Nyere Ndị Na-eto Eto Aka Ka Ha Jiri Nkà Ha Nwere Na-eme Ihe Ga-akacha Baa Uru

    • • Na-akwanyere Ndị Agadi Ùgwù

  • 3:00 Abụ nke 57 na Ịma Ọkwa

  • 3:10 Otú Ndị Udo Si Eme Ihe Ọma Ka Ha Merie Ihe Ọjọọ

  • 3:55 Abụ nke 45 na Ekpere