Usoro Ihe Omume Mgbakọ Ukwu “Na-enwe Ndidi” nke Afọ 2023
Fraịdee
Ebe e si nweta isiokwu ihe omume Fraịdee bụ 1 Ndị Kọrịnt 13:4—“Ịhụnanya na-enwe ndidi.”
Satọdee
Ebe e si nweta isiokwu ihe omume Satọdee bụ 1 Ndị Tesalonaịka 5:14—‘Na-enwere mmadụ niile ndidi.’
Sọnde
Ebe e si nweta isiokwu ihe omume Sọnde bụ Aịzaya 30:18—“Jehova na-enwere unu ndidi ka o meere unu amara.”
Ihe Ndị Bịara Mgbakọ Kwesịrị Ịma
Ihe ndị bịara mgbakọ kwesịrị ịma.
Isiokwu A Nwekwara Ike Ịmasị Gị
GBASARA ANYỊ
Bịa Mgbakọ Ukwu nke Afọ 2024—‘Na-ezisa Ozi Ọma’
Anyị na-akpọ gị ka ị bịa mgbakọ ukwu Ndịàmà Jehova nke afọ a nke ga-ewe ụbọchị atọ.
MGBAKỌ UKWU
Anyị Na-akpọ Gị Ka Ị Bịa Mgbakọ Ukwu “Na-enwe Ndidi” nke Ndịàmà Jehova nke Afọ 2023
Anyị na-akpọ gị ka ị bịa mgbakọ ukwu Ndịàmà Jehova nke anyị ga-enwe n’afọ a. Ọ ga-ewe ụbọchị atọ.
MGBAKỌ UKWU
Ihe A Ga-eme n’Ihe Nkiri Isiokwu Ya Bụ: “Kwe Ka Jehova Na-edu Gị”
Chọpụta otú nsogbu ndị na-abịara anyị ga-esi mee ka anyị kpebisie ike na anyị ga na-atụkwasị Jehova obi.