Fraịdee
“Ịhụnanya na-enwe ndidi”—1 Ndị Kọrịnt 13:4
Ụtụtụ
-
9:20 Vidio Egwú
-
9:30 Abụ nke 66 na Ekpere
-
9:40 OKWU ONYEISI OCHE: Gịnị Mere Anyị Ga-eji “Na-enwe Ndidi”? (Jems 5:7, 8; Ndị Kọlọsi 1:9-11; 3:12)
-
10:10 OKWU MMADỤ ANỌ GA-EKWU: “E Nwere Oge Kwesịrị Ekwesị Maka Ihe Ọ Bụla”
-
• Na-echebara Otú Jehova Si Ele Oge Anya Echiche (Ekliziastis 3:1-8, 11)
-
• Imete Ezigbo Ndị Enyi Na-ewe Oge (Ilu 17:17)
-
• Ịbụ Onye Kraịst Tozuru Etozu Na-ewe Oge (Mak 4:26-29)
-
• Ime Ihe Anyị Kpebiri Ime n’Ozi Jehova Na-ewe Oge (Ekliziastis 11:4, 6)
-
-
11:05 Abụ nke 143 na Ịma Ọkwa
-
11:15 AKỤKỌ BAỊBỤL A NA-EGERE EGERE: Devid Cheere Jehova (1 Samuel 24:2-15; 25:1-35; 26:2-12; Abụ Ọma 37:1-7)
-
11:45 Jiri Ndidi Chineke Na-enwe Kpọrọ Ihe (Ndị Rom 2:4, 6, 7; 2 Pita 3:8, 9; Mkpughe 11:18)
-
12:15 Abụ nke 147 na Nkwụsịtụ
Ehihie
-
1:35 Vidio Egwú
-
1:45 Abụ nke 17
-
1:50 Na-enwe Ndidi Ka Jizọs (Ndị Hibru 12:2, 3)
-
2:10 OKWU MMADỤ ISII GA-EKWU: Ṅomie Ndị Ndidi Ha Nwere Mere Ka E Kwe Ha Nkwa
-
• Ebreham na Sera (Ndị Hibru 6:12)
-
• Josef (Jenesis 39:7-9)
-
• Job (Jems 5:11)
-
• Mọdekaị na Esta (Esta 4:11-16)
-
• Zekaraya na Elizabet (Luk 1:6, 7)
-
• Pọl (Ọrụ Ndịozi 14:21, 22)
-
-
3:10 Abụ nke 11 na Ịma Ọkwa
-
3:20 OKWU MMADỤ ISE GA-EKWU: Ihe Ihe Ndị E Kere Eke Na-akụziri Anyị Gbasara Otú Jehova Si Edebe Oge
-
• Osisi (Matiu 24:32, 33)
-
• Anụ Ndị Bi ná Mmiri (2 Ndị Kọrịnt 6:2)
-
• Nnụnụ (Jeremaya 8:7)
-
• Ụmụ Ahụhụ (Ilu 6:6-8; 1 Ndị Kọrịnt 9:26)
-
• Anụmanụ Ndị Bi n’Elu Ala Ndị Na-enye Ụmụ Ha Ara (Ekliziastis 4:6; Ndị Filipaị 1:9, 10)
-
-
4:20 “Unu Amaghị Ụbọchị ma Ọ Bụ Oge Ọ Ga-abụ” (Matiu 24:36; 25:13, 46)
-
4:55 Abụ nke 27 na Ekpere Mmechi