Usoro Ihe Omume Mgbakọ Sekit nke Afọ 2024-2025 nke A Ga-ezite Onye Na-anọchite Anya Alaka Ụlọ Ọrụ

‘Ihere Ozi Ọma Anaghị Eme Anyị’

Usoro ihe omume ụtụtụ na nke ehihie maka mgbakọ sekit nke a ga-ezite onye na-anọchite anya alaka ụlọ ọrụ.

Gee Ntị Ka Ị Nụ Mgbe A Ga-aza Ajụjụ Ndị A

A ga-aza ajụjụ ndị a ná mgbakọ sekit a.