Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Gee Ntị Ka Ị Nụ Mgbe A Ga-aza Ajụjụ Ndị A

Gee Ntị Ka Ị Nụ Mgbe A Ga-aza Ajụjụ Ndị A
  1. 1. Gịnị mere na ‘ihere ozi ọma anaghị eme’ anyị? (Rom 1:16; 11:13)

  2. 2. Olee otú anyị ga-esi na-agbachitere ozi ọma? (Mat. 10:32; Rom 10:9)

  3. 3. Gịnị na-eme ka anyị na-eme nke ọma n’ozi ọma? (2 Tim. 2:15)

  4. 4. Olee otú anyị ga-esi na-eme ka Onesịfọrọs? (2 Tim. 1:7, 8)

  5. 5. Olee otú anyị si egosi na ihere anaghị eme anyị ịkwado Chineke anyị na ịgbachitere ya? (Hib. 10:39; 1 Pita 3:15; Jọn 18:36; 1 Tesa. 5:12, 13)

  6. 6. Olee otú anyị si eji ‘Jehova anya isi’? (Ọma 34:1, 2; 1 Kọr. 1:31)

© 2024 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania

CA-brpgm25-IB