Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

‘Ihere Ozi Ọma Anaghị Eme Anyị’

‘Ihere Ozi Ọma Anaghị Eme Anyị’

NDỊ ROM 1:16

Ụtụtụ

  • 9:40 Abụ Olu Ụtọ

  • 9:50 Abụ nke 67 na Ekpere

  • 10:00 Gịnị Mere na ‘Ihere Ozi Ọma Anaghị Eme’ Anyị?

  • 10:15 Na-agbachitere Ozi Ọma

  • 10:30 Bụrụ ‘Onye Ọrụ nke Ihe Ọ Na-arụ Na-anaghị Eme Ihere’

  • 10:55 Abụ nke 73 na Ịma Ọkwa

  • 11:05 Dị Ike, Hụ Ndị Ọzọ n’Anya, Na-elekwa Ihe Anya Otú Dị Mma

  • 11:35 Okwu Baptizim: Nọgide ‘Na-eme Ihe Ị Na-ezisa’

  • 12:05 Abụ nke 75

Ehihie

  • 1:20 Abụ Olu Ụtọ

  • 1:30 Abụ nke 77

  • 1:35 Ajụjụ Ọnụ

  • 1:45 Ọmụmụ Ihe Ụlọ Nche

  • 2:15 Okwu Mmadụ Atọ Ga-ekwu: Ihere Anaghị Eme Anyị

    • • Ịkwado Iwu Chineke Nyere Banyere Mmekọahụ

    • • Ịkwado Alaeze Chineke

    • • Ịkwado Ndị Na-anọchite Anya Chineke

  • 3:00 Abụ nke 40 na Ịma Ọkwa

  • 3:10 ‘Jiri Jehova Na-anya Isi’

  • 3:55 Abụ nke 7 na Ekpere